Ikoro is a news and public affairs program focused on issues affecting Africans, Nigerians and Ndigbo both in our homeland and in the diaspora. Our panelists will listen to and learn from each other as we inform and educate our audiences. In the spirit of "Ibe zim akọ" we will seek to inform and be informed by our audiences. We hope to inspire a paradigm shift in the way our audiences think, live, work and play.
Igbo American Heritage Foundation
Onye Sị Na Ọ Bụghị Ya, Ọ Bụrụ Ya O Mee Gịnị? - February 5, 2022
A Na-Esi N'Ụlọ Mara Mma Pụa N'Ezi - January 29, 2022
Ahụghị Ka E Mere, Ka Anyị Mee Ka Ahụrụ - January 22, 2022
Agbara Aka Na-Azọ Ala, Onye Ji Ji Ana-Akọ - December 18, 2021
Ikuku Ekuela; Onye Hụrụ Ọkụkọ? - December 11, 2021
Ajụjụ Maka Iwulite Obodo Na Mba: A Na-Achọ Ihe N'Akpa Onye Na-Achọ Achọ? - November 27, 2021
Njem Onye Nnọchịta Obodo USA Na Naịjirịa Agala Ka Ije Ikpo Jere - November 20, 2021 Ọ bụ ezi ihe mere na-agụpụla Naịjirịa na otu mba ndị na-akpagbu ma na-emegbu ụmụ mmadu n'ihi okperechi
Anyị Nọ Na Mbido N'Anambra - November 13, 2021 Ihe fọdụrụ ka karịrị aKarị
Olee Ebe Inye Aka Ga-Esi Bịa? Nke Abuo - September 25, 2021 Kedu ihe ndị Igbo chọrọ?
Olee Ebe Inye Aka Ga-Esi Bịa? - September 18, 2021
Buharị Ejeela Imo; Maka Gịnị? - September 11, 2021
Ọnwa Mba Elugokwa Ọzọ; Kedu Ihe Anyị Mepụtara? - September 4, 2021
Dịka O Siri Metụta Omenala Igbo - July 31, 2021
Okenye Anọzikwa N'ụlọ? Ewu Nile Na-Amụ N'Ọgbụ - Jul 17, 2021
Ihe Na-Eme N'obodo Naịjirịa Bụ Ọdachi Na Oyiri "Azụ Anụ Ụka" - July 3, 2021
Chi Ewere Ụtụtụ Jie Na Ala Igbo - June 5th, 2021
Ihe Na-Eme Igbo Nọ Igbo N'Arụ - May 29, 2021
Naịjirịa Na-Anwụ N'akwa Ọrịa - April 24, 2021 Ole ebe ka onye dịbịa ngwọ ọrịa nọ?
Ebube Agụ Na-Eche Agụ - April 17, 2021 Nchekwa Obodo N'Ala Igbo
Ọ bụ gịnị na-eme n'ala Igbo? - April 10 2021 Mgbagwoju anya na ọgbaghara na-ada n'Imo Steti
Ahụike, Ogologo Ndụ na Ọdịniru - April 3, 2021
Ụka Banyere Akwukwo Obodo A Na-Akpọ NIN Na Otu O Siri Metụta Ndị Igbo - March 28, 2021 N'ihe gbasara akwụkwọ obodo a na-akpọ NIN (ya bụ National Identity Number), ka a chụa aja ma ikpe ma ndị mmụọ.
Ọ Nọ N'Ụzọ Na Ọ Nọ N'Ụlọ: Ha Bụ Nwogwugwu Na Nwanọsike Ka Ha Bụ Oru Na Igbo? - March 21, 2021 Gịnị kpatara na osote onye isi oche ụlọ nnọchịta anya n'ihe gbasara iwu obodo jụrụ na-agaghị anabata maọbụ gụa atụmatụ ndị Naịjirịa bi na mba ọzọ metụtara ọnọdụ ọjọọ na ọdachi dị na obodo?
Igbo Sịrị Na Ụwa Bụ Ahịa; Onye Zụrụ, Ọ Laa - March 14, 2021 Gịnị mere ojiri dịka ndị Igbo rapụrụ kwọm ọkụkọ ji azụ ụmụ n'ihe gbasara ihe egwuru egwu na akụkọ iro nke eji ihe onyonyo eme. Ọ dizie ka Igbo achọrọ ka ndị ọzọ kọwara anyị ndị bụ. Onwere onye na-asị na ofe nne ya siri dị njọ?
Ụkpana Okpoko Buru, Ntị Chiri Ya - March 6, 2021 Gịnị bụ isi butere mgbochi ụgbọala ibu ngwa ahịa nri si ugbu Haụsa na-agba ụzọ ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ na mba Nigeria? Asị na ọkụkọ ntị ike na-anụ ihe n'ite ofe.
Onye Tiri Nwa Na-Ebe Akwa? - February 20, 2021 Nwa enwe, ndo. Nwa enwe, ndo. Onye tiri nwa na-ebe akwa n'Ọlụ na steti Imo?
Ọ bụ gịnị ji nkịta ọnwụ? - February 13, 2021 Asịrị na Igbo ma Haụsa na ụta? Ọ bụ gịnị mere na ihe dịka ọdị nfe bụkwazi ihe tara akpụ ma bụrụkwa ihe nrịa ahụ?
Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena III - January 30, 2021 Ihe ndịa a na-akpọ ọdachi dịka nkata akpara akpa megide ndị bi obodo dị n'ụzọ ọwụwa anyanwụ Naịjirịa. Onye ka ọrụ nchekwa obodo dịrị n'ala Igbo?
Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena II - January 30, 2021 Mkpamkpa na ọgụ mere na Ọrlụ, Imo State Iji egbe achị efi na-emebisi ihe n'ugbo onye ọlụ ubi?
Ebee Ka Anyị Na-Eje? Nkata "Ọzọ Emena! 2021" nke mbụ - January 23, 2021 Ntule mpkarịta ụka otu Izu Umụnna kpọkọbara iji kpaa ụka banyere ọnọdụ igwe mmadụ n'obodo Naịjirịa. Isi okwu bụ "Ọzọ Emena!" (Never Again!) dịka na ntụgharị uche nye ncheta agha Naịjirịa na Bịafra ihe dịka arọ iri ise na otu gara aga.
Arụike Na Nchekwa Obodo - January 16, 2021 Nje ọrịa Korona na-agbasa alaka na ngalaba Ekweghi ekwe na ịrụ ụka sonyere mbusa ọrịa Korona Arụike bụ ihe dị oke mkpa nye nchekwa obodo
Arọ Ọfụ Ọma na 2021 - January 9, 2021 Ozi ọma Bishọp Matiu Kuka Ntọ na ntọghapụ bishọp enyemaka n'Owere na onye na-akwọrọ ya ụgbọala Ihe mmụta sitere na na ndọrọ ndọrọ e nwere na mba USA
Okenye anọkwa n'Igbo, ewu ana-amụ n'ọgbụ? - December 19, 2020 Akwụ ana-acha kwa oge n'ọdụ igu? Ihe nkea eruele ileba anya! Akwụ ana-acha kwa oge n'ọdụ igu? Ihe nkea eruele ileba anya! Asị na ajọ ihe gbaa arọ, ọghọọ omenala. Kedu nke bụ na akụkọ ọbụla bụ ka ndị kwesịrị ịhazị iwu ma chekwaa ndụ na arụike mmadụ ọkachasị ndị owe ojii bụ ndị na-egbu obodo? Kedu ihe Igbo na-eme?
Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? - December 12, 2020 Izuzu ibiri ego n'akpa ndị nọ ezumike nka ọlụ oyibo ọ bụ ihe ziri ezi? Gọmenti Naịjirịa juputara na ndị ọkwakarịrị ndị nwe ozu, ndị amụta agbakarịa. Rue taa, ndị gọmenti na-eme ndị nọ ezumike nka akeje, izuzu ọhụ nke a, ọ dị gị ka ọ ga-adị iche?
Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - December 5, 2020 Mkparịtụka banyere mmepe na ndozi obodo IKORO na ọkammụta Obi Iwuagwụ (nkata nke abụọ)
Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - November 28, 2020 Mkparịtụka banyere mmepe na ndozi obodo IKORO na ọkammụta Obi Iwuagwụ (nkata nke mbụ)